nkịtị
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- ihe na-agbaso ụkpụrụ; otu ihe dị na mbụ, ma ọ bụ kaa esi atụ anya
- oti ihe na-adịkarị, nke a na-ahụkarị, ma ọ bụ ọnọdụ a na-atụ anya
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa Aha
Ọmumaatụ
[dezie]- nke a bụ ọnọdụ nkịtị
- anyị na-amalite zi iwere ọnọdụ ọjọọ dịka ihe nkịtị