Jump to content

nkà mmụta mbara igwe

O sị Wiktionary
Eserese nkà mmụta mbara igwe

Nkọwa

[dezie]
  • Mmụta nke mbara igwe gụnye ma gafee ụwa. Nke a gụnye ihe ndị anyị nwere ike iji anya anyị hụ, dịka Anyanwụ, Ọnwa, mbara ala, na kpakpando na ihe anyị nwere ike iji teliskop ma ọ bụ ngwaọrụ ndị ọzọ hụ, dị ka ụyọkọ kpakpando ndị dị anya na obere irighiri ihe
  • usoro nkewapụta ọnọdụ na njirimara nke ihe a na akpọ radieshon na mbara igwe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Enwerem mmasị ịmụta nkà mmụta mbara igwe
  • ihe ndị na-amụ gbasara nkà mmụta mbara igwe dị egwu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Astronomy