nkà ihe ngosi

O sị Wiktionary


Nkọwa[dezie]

Nkà ihe ngosi bụ emume ebe ana-egosi ọrụ nkà dị iche iche.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Emume nkà ihe ngosi ahụ bụ echi.

Mkpọpụta[dezie]

Nkà ihe ngosi





Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ozo[dezie]

Bekee

Art exhibition