Gaa na ọdịnaya

njikere

Sitere na Wiktionary

njikere

Nkọwa

[dezie]

Ịchịkọta ihe iji kwado maka ihe na-abia n'ihu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Anyị dị na njikere maka ule e nwere echi

Mkpọpụta

[dezie]
njikere



Olumba

[dezie]
  1. nkwadebe
  2. kwado

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

prepare

French

[dezie]

préparer