njem mmụta

O sị Wiktionary

njem mmụta

Nkọwa[dezie]

njegharị mmadụ maọbụ ụụu akwụkwọ na-eme iji nweta mmụta di iche iche


Nkejiasụụụ[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. anyi mere njem mmụta na taam gara aga
  2. njem mmụta anyi jere nyerem ezigbo obi ụtọ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzo[dezie]

Bekee[dezie]

excursion