njem
Ọdịdị
Njem
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ngagharị mmadụ ma ọ bụ ihe site n'otu ebe ruo ebe ọzọ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ụlọ akwụkwọ ahụ kwadoro ụmụakwụkwọ gara nọchie anya ha na njem ha.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Journey/Travel Journey/Travel
French
[dezie]Voyage voyage
German
[dezie]Reise Reise