Jump to content

njụoyi

O sị Wiktionary

Njụoyi

Nkọwa

[dezie]

Igbe ndi ọcha mepụtara bụ nke na-ajụ ihe oyi.

njuoyi

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nna m zụtara njụoyi.

Mkpọpụta

[dezie]
njuoyi




Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Refrigderator