Jump to content

njédébé

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

njédébé bụ ébé ihe kwụsịrị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Akwụkwọ ahụ abiago n'isi njédébé

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-Kingsley Nkem-Njédébé



Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekeee

[dezie]

End