Gaa na ọdịnaya

niile

Sitere na Wiktionary

niile

Nkọwa

[dezie]

eji na-ezo aka na mkpokọta ma ọ bụ oke nke otu ma ọ bụ ihe. "Ndị niile m zutere"

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ bụ ya kacha hụ n'anya nke ndị edemede anyị niile.

Mgbe nkeji ole na ole gachara, ha niile batara wee nọrọ ọdụ na tebụl

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

English

[dezie]

[]