Gaa na ọdịnaya

nhazi ego/njikwa ego

Sitere na Wiktionary

nhazi ego/njikwa ego

Nkowa

[dezie]

Nke a pụtara ịme atụmatụ, ịhazi, iduzi na nchịkwa ihe nile gbasara ego dịka nweta ihe na ntinye ego n'ọrụ n'ụlọ ọrụ ọbụla

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mahadum ahụ bụ ebe ọkacha mara na mpaghara njikwa ego.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ndozi ego (Enugu)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Financial Management Financial management

French

[dezie]

direction financière direction financière

Germany

[dezie]

Finanzverwaltung Finanzverwaltung

Spanish

[dezie]

gestión financiera gestión financiera