Gaa na ọdịnaya

nhụjuanya

Sitere na Wiktionary

Nhụjuanya

Nkọwa

[dezie]

Nhụjuanya bụ ọnọdụ nke ịnwe Ihe mgbu ma ọ bụ ihe isi ike.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nwoke ahụ nọ na nhụjuanya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Nfụjuanya

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Suffering