ngọsi ịka mma

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • mmadụ ị na-egosi na ọ na-ewere onwe ya dịka onye mma ihe ma ọ bụ karịa ndị ọzọ nwee ọgụgụ isi
  • inwe ma ọ bụ igosipụta àgwà nke ịkwado ịka elu

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Omume gị na egọsi ịka mma
  • ngọsi ịka mma mgbe ị na-ekwu okwu bụ agwa ọjọọ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Condescend