ngọsi ịka mma
Nkọwa[dezie]
- mmadụ ị na-egosi na ọ na-ewere onwe ya dịka onye mma ihe ma ọ bụ karịa ndị ọzọ nwee ọgụgụ isi
- inwe ma ọ bụ igosipụta àgwà nke ịkwado ịka elu
Nkejiasụsụ[dezie]
Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- Omume gị na egọsi ịka mma
- ngọsi ịka mma mgbe ị na-ekwu okwu bụ agwa ọjọọ