Gaa na ọdịnaya

ngwere

Sitere na Wiktionary

ngwere

Nkọwa

[dezie]
Drag (2563573605)
Drag (2563573605)






gwere bụ anụ na arị ari. Ọ nwere ụkwụ anọ nwekwa abụba anya na emegharị emegharị ma wekwe ọdụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ngwere erika na obodo anyi

Mkpọpụta

[dezie]
Otu narị na iri asaa na itoolu


Olumba

[dezie]

Alika

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

lizard