Gaa na ọdịnaya

ngwa ngosi ihe

Sitere na Wiktionary
ngwa ngosi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe n'egosipụta ihe ma ọ bụ ogo ihe nọ. A na eji ngwa ngosi ama nhata nha ihe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Anyị tụnyere ngwa ngosi na mmiri ahụ iji mara ogo okpomọkụ ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

indicator