ngwa ndakwa nri
Ọdịdị


Nkọwa
[dezie]ngwa ndakwa nri bu obere igwe, di ka igbe nke na-ebuli okpomoku nke nri site n’irunye ya ugbo eletrik
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]- biko jiri igwe nri ndakwa nri mee ka nri di ọku ngwa ngwa
- Ọnwere ka iji ngwa ndakwa nri si emetụta ahụ ike anyị