Gaa na ọdịnaya

ngwụ́cha

Sitere na Wiktionary

Ngwụ́cha

Nkọwa

[dezie]

Ngwụ́cha bu ihe dị na njedebe ihe ọbụla, ọ bu ihe dị na ikpeazụ.

Nkeji asụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụma atụ

[dezie]

Odogwu kwùrù eziokwu na mbido okwu ya mana ọ tụrụ asi na ngwụ́cha ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

conclusion, End