nghọta
Nkọwa[dezie]
- ikike ịhụ ihe, ịnụ ihe, ma ọ bụ ịmata ihe site n'uche mmadụ, ikike ịghọta ihe
- ụzọ e si ele ihe anya, ghọta ya, ma ọ bụ tụgharịa ya
- inwee ọmịiko ịmata mmetụta nke ndị ọzọ; na-anabata ma na-agbaghara
Nkejiasụsụ[dezie]
Nkọwa aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- nghọta m n'okwu a di iche na nke gi
- ọ bụ nwoke nwere nghọta
- ndị nne na nna kwesịrị inwe nghọta ma kwado ndị na-eto eto n'ihi na ụwa na-agbanwe agbanwe.