ngajị
Ọdịdị
Ngajị
Nkọwa
[dezie]Ngajị bụ ihe nwere isi gbara gburugburu na aka ogologo eji agwakọta, kuputa ma rie nri
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Nri eji mara ndị igbo bụ aka ka eji eri ya, ọ bụghị ngajị
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Nkụgbọ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Spoon Spoon
French
[dezie]Cuillère cuillère
German
[dezie]Löffel Löffel