Gaa na ọdịnaya

ngajị

Sitere na Wiktionary

Ngajị


Nkọwa

[dezie]

Ngajị bụ ihe nwere isi gbara gburugburu na aka ogologo eji agwakọta, kuputa ma rie nri


Ngajị di iche iche

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Nri eji mara ndị igbo bụ aka ka eji eri ya, ọ bụghị ngajị
  2. Ngazị ndị ahụ dị n'ụlọ.
  3. Nkóm dị ọtụtụ n' ebe a.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • ngazị→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • ngaji→ Imo(Owerri)
  • ngaji → Enugu(Nsukka)
  • nkóm→ Abia(Abrịba)
  • ulekwọ→ Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Spoon Spoon

French

[dezie]

Cuillère cuillère

German

[dezie]

Löffel Löffel