Gaa na ọdịnaya

ngagharị iwe

Sitere na Wiktionary

ngagharị iwe

Protests against police violence in Minneapolis, Minnesota

Nkọwa

[dezie]

ọnọdụ ndị obodo na-agagharị n'iwe iji kwuputa ọndụ adighị mma nke ndị obodo dịka ụkọ ọrụ, akwụghị ụgwọ ọrụ, edozighị obodo nke ọma w.d.g.

Nkejiasụsụ

[dezie]

ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]

Ụmụ ntorobia Naijiria mere ngagharị iwe maka mkposa ndị otu uweojii akpọrọ SARS

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

protest