ngụgụ
Ọdịdị
Ngụgụ

Nkọwa
[dezie]Nke a bụ okpụkpụ dị n'akụkụ afọ mmadụ nwere ngabasi nke dị abụọ abụọ ruo iri na abụọ n'esite na spine rutewa sternum.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Esi na ngụgụ nwoke wee kpuọ nwanyị.
- Nwoke ọbụla chọrọ ịlụ nwaanyị ga-achọta mkpịsị ngụgụ ya.
- Ngụgụ na-egosikwa ma nkuume mmadụ ọ dị mma.
- Ngụgụ na-adị n'ime ahụ.
- Ngụgụ so n'akụkụ ime ahụ.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- akụkụ-Anambra (Nnewi, Awka, Onitsha)
- ngụgụ-Imo (Owerri)
- ekuku-Enugu (Nsukka)
- nkolo-Abia (Abirịba)
- egara-Ebonyi (Afikpo)