ndozi gburugburu ebe obibi

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ikpocha mmetọ na ogige gburugburu ebe obibi dị ka ala, mmiri ala,okwute.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Emere ndozi gburugburu ebe obibi.

Mkpọpụta[dezie]

Ndozi gburugburu ebe obibi


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Environmental_remediation