Jump to content

ndintuziaka

O sị Wiktionary

ndịntuziaka


Nkọwa

[dezie]

ndị na-agbaziri ndị otu, ndị ọrụ nọ n'okpuru ha aka otu ha ga-esi rụọ ọrụ maọbụ mee ihe achọrọ ka ha mee. onwekwara ike ịbụ ndị na-elekọta ụlọ ọrụ nrụpụta ihe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

ndịntuziaka nọ na-enwe nzukọ mgbe m bịara.


Mkpọpụta

[dezie]
ndintuziaka




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

director#English