Gaa na ọdịnaya

ndina n'ike

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Inwe mmekọahụ, megide ọchịchọ nke onye ahụ adakporo site n'ike ma ọ bụ iyi egwu nke ike ma ọ bụ na onye ahu enweghị ike inye nkwenye kwesiriekwesi n'ihi na ọ bụ obere nwa na afọ ka iwu obodo si kọwa, ma ọ bụ na ọ na ọnọdụ -

  • ọrịa ọgụgụ isi,
  • ụkọ ọgụgụ isi,
  • inụbiga mmanya ókè,
  • amaghị onwe ya ma ọ bụ ihe ọ bụla, ma ọ bụ
  • irafu mmadu dakpo ya site na ụzọ aghụghọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Iwu obodo ma ọ bụ nkpụrụ ochichi obodo machibidoro ndina n'ike.
  • Ndina n'ike abụghị nanị mmegide anụ ahụ, ọ nwere ike ịkpata mmerụ ahụ nke uche.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ndakpo

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Rape