Gaa na ọdịnaya

ndiiche

Sitere na Wiktionary

Ndiiche

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ihe gosiri na ihe abụọ abụghi otu mgbe e mere nyocha

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Akara ahụ gosiri ndiiche dị n'okpu abụọ ahụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • Odiiche
  • Ihe dị iche

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Difference difference

French

[dezie]

Différence différence

German

[dezie]

Unterschied Unterschied