Gaa na ọdịnaya

ndi nto

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ndị na-eje akpọrọ mmadụ n'ike, jide ya, mgbe ụfọdụ, ha na ana ego iji hapụ onye ahụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ndị ntọ ise ka ejidere n'Enugu Steeti
  • Ọzọemena so na ndị ntọ

Mkpọpụta

[dezie]
onye nto




Olumba

[dezie]
  • nde ntọ→Anambara
  • ndi nto→Imo(Owerri)
  • ochi ene→Enugu(Nsuka)
  • ndi ntoro mmadu→Aba(Abiriba)
  • ndị ntọrị→Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Kidnapper