ndi kwapụrụ maka ihu igwe
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie ebe o si]Nke n'akọwa ndị kwa pụrụ n'ihi ihe ike nke Mgbanwe ihu igwe.O bụ nkwapụ n'ime n'ihi ihe mgbanwe ihu igwe kpatara dị ka oké mmiri ozuzo,ụkwụ teerela aka,ijuu ma ọ bụ uto oke osimiri.
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Aha
Ọmụmatụ
[dezie ebe o si]Ha kwapụrụ n'ihi mbize ruru ebe ụlọ ha dị.
Mkpọpụta
[dezie ebe o si]
Olumba
[dezie ebe o si]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie ebe o si]Bekee
[dezie ebe o si]Gukwuo na Wikipedia Bekee Climate_migrant