ndebiri

O sị Wiktionary

Ndebiri

Nkọwa[dezie]

Ndebiri bụ ịme mkpụrụokwu ma ọ bụ ahịrịokwu ka ọ dị mkpụmkpụ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Aha ụlọ ọrụ ahụ dị na ndebiri

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Abbreviation

French[dezie]

abréviation

German[dezie]

Abkürzung