ndakpọ olileanya
Ọdịdị
Ndakpọ olileanya
Nkọwa
[dezie]Mwute ma ọ bụ iwe n'amalite site n'emezughi ebumnuche, atụmanya ma ọ bụ olileanya nke onwe.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]O nwere ezigbo ndakpọ olileanya n'ebe nwanne ya nwoke nọ
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntipịa olileanya
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Disappointment Disappointment
German
[dezie]Enttäuschung Enttäuschung