Gaa na ọdịnaya

ndagwurugwu

Sitere na Wiktionary
otu ndagwurugwu
ndagwurugwu

Nkọwa

[dezie]

Ala dị ala n’agbata ugwu na ugwu, nke a na-enwe osimiri ma ọ bụ iyi na-etiti ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ndagwurugwu Iva dị n’Enugwu ebe a na-egwu kol
  • Enwere ndagwurugwu n’obodo unu?

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Valley