Gaa na ọdịnaya

ndaba

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • mgbe ihe omume, ma ọ bụ ihe ijuanya ma ọ bụ ihe mere n'otu oge, n'ebe dị iche iche ma ọ bụ n'otu ebe, nye ndị dị iche iche na-enweghị atụmatụ ọ bụla, ma ọ bụ ihe ọmụma ọ bụla nke gara aga
  • mgbe ihe omume abụọ ma ọ bụ karịa yiri ibe ha ma-ọbụ nke yiri ya na-eme n’otu oge na mberede na n’enweghị atụmatụ ọbụla

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • ọ bụ ihe ndaba na anyị abụọ nọ ebe a n'oge a
  • mmiri na-ezo na Nigeria na Ghana na otu oge, nke a bụ ihe ndaba!

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Coincidence