ndọrọndọrọ

O sị Wiktionary

Ndọrọndọrọ

Nkọwa[dezie]

Ndọrọndọrọ bụ ụdị asọmpi nke ndị mmadụ maọbụ otu na- eme iji chọputa onye maọbụ otu ga- emeri

Nkejasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Emere ndọrọndọrọ onye kacha mma

Mkpọpụta[dezie]

ndorondoro




Olumba[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

contest