ndọrọ ndọrọ ọchịchị
Ọdịdị
Ndọrọ ndọrọ ọchịchị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ihe omume gbasara ọchịchị Obodo ma ọ bụ mpaghara, karịsịa arụmụka dị n'etiti otu dị iche inwe ikike
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ndọrọ ndọrọ ọchịchị ahụ gara nkeọma n'enweghị nsogbu ọ bụla
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Politics Politics
French
[dezie]Politique politique
German
[dezie]Politik Politik