ndịntorọbịa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie ebe o si]ụmụagbọghọbịa na ụmụokorọbịa
Nkejiasụsụ
[dezie ebe o si]Āhà
Ọmụmaatụ
[dezie ebe o si]Ị nọ n'òtù ndịntorọbịa (youth association) obodo unu? A na-ahụta ndịntorọbịa dịka ọdịnihu obodo. Ndịntorọbịa kwesịrị isonye n'ọchịchị obodo. Ọtụtụ ndịntorọbịa e nwere n'ụbọchị taa anaghị atụ egwu Chineke.
Mkpụrụokwu ya na ya bụ ōtù
[dezie ebe o si]Mkpọpụta
[dezie ebe o si]