nchicha
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]
ihe, nke na-abụkarịrị rọba ma ọ bụ plastik, nke e ji ehichapụ ihe e dere
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- nwatakịrị ahụ mere mkpesa na ọ dị onye zuru nchicha ya n'ohi
- achọrọ m nchicha iji hichaa ihe a
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- nficha→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- nchicha→ Imo(Owerri)
- nhiche→ Enugu(Nsukka)
- nficha→ Abia(Abrịba)
- nhusi→ Ebonyi(Afikpo)