nchegbu ihu igwe

O sị Wiktionary
ihu igwe

Nkọwa[dezie]

Nke a n'akọwa atụmụjọ ma ọbu ezughi ike nke obi gbasara Ihe Ike nke gburugburu ebe obibi.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nchegbu gbasara mgbanwe ihu igwe n'ebute ọrịa obi.

Mkpọpụta[dezie]

Ọmụmatụ[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Eco-anxiety