nchọpụta
Ọdịdị
nchọpụta
Nkọwa
[dezie]Ịchọ̀pụta ihe, ozi maọbụ ebe ọhụrụ; onwere ike ịbụ nke na-adịghị mbụ nwekwara ike bụrụ nke dị adị ochie mana achọpụtabeghi ya mbụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ndị ọkachamara emela nchọpụta dị oké mkpa na-ogo Sayensi
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Mchọpụta