Jump to content

nari isii

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị ise na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị isii na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri isii mejupụtara ya


=Nkeji asụsụ

[dezie]

Aha

Omụmatụ

[dezie]

Enyere m nwanne m nwanyị ego dị narị isii ka ọ zụtara m azụ

Mkpọpụta

[dezie]
Narị Isii




Olumba

[dezie]

Akpa ego isii (Steeti Abia)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Six Hundred