nari asaa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị isii na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị asaa na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri asaa mejupụtara ya
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ị chọrọ ịzụrụ ụlọ m a, Ị ga-edosara ya nde narị asaa.
Mkpọpụta
[dezie]
Ọlụmba
[dezie]Akpa ego asaa (Steeti Abia)
Ntụgharị n' asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Seven hundred (700)