Jump to content

narị isii

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị ise na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị isii na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri isii mejupụtara ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Enwere m ego dị narị naira isii n'ụlọ m

Mkpọpụta

[dezie]
Narị Isii





Ọlụmba

[dezie]

Akpa ego ise (Steeti Abia)

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Six Hundred