Gaa na ọdịnaya

narị ise

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị anọ na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị ise na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri ise mejupụtara ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Enwere m ego dị narị naira ise n'ụlọ m

Mkpọpụta

[dezie]
Narị Ise




Ọlụmba

[dezie]

Akpa ego ise (Steeti Abia)

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Five Hundred