narị atọ

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị abụọ na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị atọ na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri atọ mejupụtara ya

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ndị m na-akwado ịzụ nri n'Ekeresimesi a dị narị atọ.

Mkpọpụta[dezie]

Narị atọ




Ọlumba[dezie]

Akpa ego atọ (Abia Steeti)

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Three_hundred