narị anọ

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị atọ na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị anọ na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri anọ mejupụtara ya

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

O resịrị m akpa ahụ n'ọnụ ego narị naira anọ

Mkpọpụta[dezie]

Narị anọ




Ọlụmba[dezie]

Akpa ego anọ (Abia Steeti)

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Four Hundred