Jump to content

narị abuo

O sị Wiktionary

Ọnụọgụgụ

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị abụọ na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri abụọ mejupụtara ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Enyere m ya akwụkwọ dị narị abụọ iji kwadoo ụlọ akwụkwọ ya.

Mkpọpụta

[dezie]
Narị Abụọ




Ọlụmba

[dezie]

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Two Hundred