Jump to content

nagide

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ịnọ na anabata ọbụladị akparamagwa n'ezighị ezi nke mmadụ n'egosipụta.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]

Ọ na-anagide ihe niile ọ na- eme ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

tolerate