nabata

O sị Wiktionary

nabata

Nkọwa[dezie]

nkwenye ịnata (ihe enyere).

ọ nara pen ka onyinye

Nkejiasụsụ[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Nye ya obere oge ka ọ nabata echiche ahụ.

Mgbe ụfọdụ, anyị ga-anabata mgbanwe, ma ọ bụrụ na anyị chọrọ ịga n'ihu. Anyị na-anabata na ha emeghị, ma anyị ka chọrọ ka a nabata anyị.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

English[dezie]

[[1]]