Gaa na ọdịnaya

na-ajụ

Sitere na Wiktionary

Na-ajụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a pụtara mmadụ ịjụ ajụjụ,ya bụ mmadụ ị na-ajụ ajụjụ gbasara ihe ọ chọrọ ka odoo ya anya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatụ

[dezie]

1.Ọ na- ajụ ajụjụ ka onye isi

 ezughi oke.

2.Ajụjụ ọ na- ajụ ka gbagwojurum anya.

Mkpọpụta

[dezie]

na-a-jụ

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

asking