nọchie

O sị Wiktionary

nọchie

Nkọwa[dezie]

Nke a pụtara iweghara ọnọdụ mmadụ ọzọ

Nkejiasusu[dezie]

Ngwaa

Ọmụma atụ[dezie]

Emeka biko gaa nọchie Chika n'ọrụ áhụ

Nkpọputa[dezie]

Olundi[dezie]

Ntụgharị na asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

replace