Gaa na ọdịnaya

myiriudaume

Sitere na Wiktionary

Myiriudaume

Nkowa

[dezie]

Nke a bụ mgbochiume na-akpa agwa ka udaume. Hanaebu udaolu, ikuku na-esi n'imi aputa mgbe a na-akpọpụta ha

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Omumaatu

[dezie]

Myiri udaume enwere n'asụsụ igbo bụ [m] na [n]

Mkpoputa

[dezie]
myiriudaume




Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Syllabic consonant